Ugoccie – Achalugo Lyrics

Ugoccie – Achalugo Lyrics

Read Achalugo Lyrics by Ugoccie below

Achalugo Artwork

Intro

Hmmm
Beatloard
Hmmm nananana ohhh

Verse 1

E get baby wey I want to talk about o
(Kọrọ anyị ka obi dị anyị mma)
You suppose remember na she dey live for roundabout oh oh oh
(Ahh nnukwu ịfe n’eme)
Ịfụ kwa the girl
Ọ dịka ọnwa netili ọra
Ọ na eme ka ada eze
Ọ gwa gị okwu
You’ll feel alright
N’ekeresimesi ọ jiri ego ya sielu ọra
Everybody love am
Onye ọ bụla kpọọ ya

Trending Now: 10 Shooters by Nasty C

Chorus

Ah ah ah Achalugo
Achalugo Show them how you do it o
Ah ah ah Achalugo
Achalugo Zi ha ka isi eme o

Verse 2

Leenụ nwata dị mma
Apụ n’anwụ Egovin
Ị bụrụ ala, ọ baby you go dey for ikoyi
Agba aka afụ eze
Agba aka afụnụ nwa eze
Filter or no filter
Ịmara mma ma ị sụwa ede ọ
This your beauty Ọdị very risky
This your beauty, akam ahụ tụ̀ ya mbụ
All this beauty, Ọdị very plenty
This your beauty , akam ahụ tụ̀ ya mbụ

Chorus

Read Also: Mental Lyrics by Skales

Ah ah ah Achalugo
Achalugo Show them how you do it o
Ah ah Achalugo
Achalugo Zi ha ka isi eme o
Achalugo
Achalugo Show them how you do it o
Ah ah Achalugo
Achalugo Zi ha ka isi eme o

Join us on facebookX and Youtube for more exciting contents.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *