Here is an infectious song “Ofeke (Remix),” from Spyki featuring alongside a legendary Nigerian rapper – Phyno.
Read Ofeke Remix Lyrics below

Ogi
[Verse 1]
Osetigo
Ịnụgo na the boy e-pick-go
Na-erizi dollar na ego Britiko
Gwanụ fa na ofeke e-win-go
Alịka 7up e-gymgo
Ịfụgo na afịa anyị kpọsalụ e-boom-go
Onye Chi mele eze golibe oh
Onyinye Chukwu dọ na boot mo
Uhh, finally, I don hammer o
I don make am
I no fake am
Them be no rate am
But I come take am
Obi ka m
Ọkwa nke m ji ka m
Them no hold me down
Fa emenyọ cigar m
Taa!
Kụpụlụ m
They can’t bring me down
Chi dube m as I run the town
Get the kpa oh
I bless my shima oh
I no fit shout
[Refrain]
E dey pain dem, wobolo wobolo wobolo wobolo wobolo
Ofeke don blow, wobolo wobolo wobolo
[Chorus]
Ịma na ofeke ahuụ tinyele isi n’ọfịa mechakwalụ bute ike (bute ike)
Uche Chukwu abụlọ uchemmadụ, nwanne m zukwaụ ike (zukwaụ ike)
Ife anyị na-ayọ Olisa bụ ka all man kpatakwa ike
‘Cause if you get and I get, when they drop the location, eribenụ ifenụ
[Verse 2]
Rule number 1, onye lahụọ ụra, ebulu egbe ya
(A ga-agwadị gị agwa?)
You better focus o, na after business we dey talk pleasure
(We dey talk pleasure)
Number 2, try invest before party
I say before party ’cause, “I get am before, no be property”
(I dey tell you)
Number 3, ọlụ kwụọ ụgwọ, nye mụ my cut
Nye mụ my cut o, maka na mmaa nkpe gị na court
(Ọsị gịnị)
[Pre-Chorus]
Mana ya gazie, nke onyechiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago (ọbago)
Asị mụ ya gazie, ife onyechiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago (ọlụ baraba na ọbago)
[Chorus]
Ịma na ofeke ahuụ tinyele isi n’ọfịa mechakwalụ bute ike
Uche Chukwu abụlọ uchemmadụ, nwanne m zukwaụ ike (zukwaụ ike)
Ife anyị na-ayọ Olisa bụ ka all man kpatakwa ike
‘Cause if you get and I get, when they drop the location, eribenụ ifenụ
[Outro]
Mana ya gazie, nke onyechiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago (ọlụ baraba na ọbago)
Asị mụ ya gazie, ife onyechiri ya zelụ ((Xtra
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago (i dey tell you)
Read more exciting lyrics here, Join us on facebook, X and Youtube for more exciting contents.

One Comment on “Ofeke (Remix) Lyrics by Spyki & Phyno”